"Igboscholarsforum.....The home of Ohaneze Ndigbo"

Our culture is our pride.

Prof. O.M. Anizoba

Prof. Obed Moujekwu Anizoba (A.K.A Ozonwa) a standard six distinction candidate in1958 is from Umuube Umuanu Nibo, Awka South L.G.A of Anambra State, Nigeria. He graduated from the University of Ibadan, and worked as an Education officer 2 with the Federal Ministry of Education and was posted to TTC Igbagu Abakaliki, Ebonyi state to train teachers for UBE programme, from 1976 – 1978, and also St. Monica TTC Ogbunike.

Read more

 

Dr. A.O. Anedo

Ọnụkwube Alex Alfred Anedo specializes in SINO/AFRO cultures and lectures at the Nnamdi Azikiwe University, Awka, Nigeria. He has also taught at Amanasa Primary School, Igbariam; Metropolitan College, Onitsha; Alvan Ikoku College of Education, Owerri and Nwafor Orizu College of Education, Nsugbe all in Nigeria.

He holds the following University degrees: Doctor of Philosophy (Ph.D.) in African Culture & Civilization; Master Degree. (M.A.) in African Culture & Civilization;Read more

 

 

Dr. T.N. Obiora-Udemadu

Dr. Thecla Ngozi Udemmadu (Nee Obiora) is from Agulu in Anaocha L.G.A of Anambra state, Nigeria. She had her first school leaving certificate (FSLC) and West African Examination Certificate (WAEC) from Woliwo Primary School Onistha, and Girls’ High School Akwaeze respectively. Thecla proceeded to university of Nigeria, Nsukka and obtained her Bachelor of Arts in Education in Igbo/linguistics. Her MA(Igbo) and Ph.D(igbo) were from Nnamdi Azikiwe University, Awka.

Read more

 

Mission

This site is for onward propagation of Igbo people’s culture and it will serves as an avenue through which people all over the world could read and understand their life, what they believe in, their medicine, philosophy, religion, arts, economy, agriculture and social behaviours.

Multi Media Bar

Previous
ÉKWÉ JỌNAL  NKE NDỊ  IGBO SCHOLARS FORUM, NIGERIA. Volume 11; No 1, March, 2019

ÉKWÉ JỌNAL Ọkwa ideta akwụkwọ Ékwe Jọnal nke ndị IGBO SCHOLARS FORUM, Nigeria na-akpọku ndị odee nwere ederede e nyochere ma dezie nke ọma n’ihe gbasara Igbo na ndị ya, ka ha wete ha ka e bipụtara ha n’Ekwe Jọnal.. Anyị na-anabata ederede na atụmaatụ ọbụla metutere ọdịmma ndị mmadụ, asụsụ, ekpemekpe, agụmakwụkwọ, mgbaragwụ na mkpakwụkwọ, Akụkọntọala, Akụnaụba, Mmekọrịta mmadụ na ibe ya, Omenala, Nkanaụzụ, Mmekọrịta azụmahịa, Ọchịchị, Gburugburu, dgz. Zite akwụkwọ gị dịka akpaozi ntado nke ikuku site n’akara ozi ikuku a: igboscholarsforum@yahoo.com maọbụ i bipụta ya n’akwụkwọ...

ÉKWÉ JỌNAL NKE NDỊ  IGBO SCHOLARS FORUM, NIGERIA Volume 12; No 1, April, 2019

Onyenhazi:                                                                                     Onukwube Alex Alfred Anedo                                                          +2348037859249; +2348149225739                                                                                                                                                                                               ÉKWÉ JỌNAL   Ọkwa ideta akwụkwọ Ékwe Jọnal nke ndị IGBO SCHOLARS FORUM, Nigeria na-akpọku ndị odee nwere ederede e nyochere ma dezie nke ọma n’ihe gbasara Igbo na ndị ya, ka ha wete ha ka e bipụtara ha n’Ekwe Jọnal.. Anyị na-anabata ederede na atụmaatụ ọbụla metutere ọdịmma ndị mmadụ, asụsụ, ekpemekpe, agụmakwụkwọ, mgbaragwụ na mkpakwụkwọ, Akụkọntọala, Akụnaụba, Mmekọrịta mmadụ na ibe ya, Omenala, Nkanaụzụ,...

Iji Asụsụ Ọdịnala Akụzi Ihe Ọmụmụ Niile n’Ụlọakwụkwọ Sekọndịrị Nta na Steeti Ebọnyị   Nneka Justina Eze                                                                                                                                                 ...

Nkwalite Asụsụ igbo: ileba Anya na Nsụgharị   Nweze, Ifeoma M. (PhD)¹                                                                                                                                                           ...

Emume Ngafe Ụmụ Nwaanyị nke Udeh, Evangeline Nkem                                                                                                                                                        Ngalaba Lingwistik, Igbo na Asụsụ Naịjirịa ndị...

Ntụcha Asụsụ Ndịnọrụ nke Mkparịta Ụka Dị N’etiti Onye Isi Ala Muhammadu Buhari Na Praịm Mịnịsta David Cameron Gbasara Mpụ 1*Ahamefula, N.O., Udechukwu, C.N, Aboh, S.C., Ezekiel, J.C. Ngalaba Lingwistiiks, Igbo na Asụsụ Naịjirịa Ndị Ọzọ, Mahadum Naịjirịa, Nsụka                                                                                    2Okoye, C.L.,                                                                                                ...

Agwa Na Akparamagwa N’ejije Igbo   Nke si n’aka   Igbeakụ, Benjamin ChimuatỤlamỤra (Ph.D.)                                                                                                      Department of Linguistics, Igbo & Other Nigerian Languages                                     ...

ÉKWÉ JỌNAL 	                                                                                       NKE NDỊ  IGBO SCHOLARS FORUM, NIGERIA 	                         Volume 12; No 1, April, 2019

Ọkwa ideta akwụkwọ Ékwe Jọnal nke ndị IGBO SCHOLARS FORUM, Nigeria na-akpọku ndị odee nwere ederede e nyochere ma dezie nke ọma n’ihe gbasara Igbo na ndị ya, ka ha wete ha ka e bipụtara ha n’Ekwe Jọnal.. Anyị na-anabata ederede na atụmaatụ ọbụla metutere ọdịmma ndị mmadụ, asụsụ, ekpemekpe, agụmakwụkwọ, mgbaragwụ na mkpakwụkwọ, Akụkọntọala, Akụnaụba, Mmekọrịta mmadụ na ibe ya, Omenala, Nkanaụzụ, Mmekọrịta azụmahịa, Ọchịchị, Gburugburu, dgz. Zite akwụkwọ gị dịka akpaozi ntado nke ikuku site n’akara ozi ikuku a: igboscholarsforum@yahoo.com maọbụ i bipụta ya n’akwụkwọ ụzọ abụọ...

ÉKWÉ JỌNAL NKE NDỊ  IGBO SCHOLARS FORUM, NIGERIA . Volume 12; No 1, April, 2019

Onyenhazi:                                                                                                                                                                                 ...

IDEAL INTERNATIONAL JOURNAL OF IGBO SCHOLARS FORUM, NIGERIA  Vol. 12; No 1, March, 2019

Table of Contents & Contributors                                                       Educational and curriculum changes in Sri Lanka: In Light of Literature                                          Fareed Mohamed Nawastheen                                                                                                     ...