ÉKWÉ JỌNAL NKE NDỊ IGBO SCHOLARS FORUM, NIGERIA Volume 12; No 2, July, 2019
Ekwe Jonal Onye nhazi: Onukwube Alex Alfred Anedo +2348037859249; +2348149225739 ỌKWA IDETA AKWỤKWỌ Ékwe Jọnal nke ndị IGBO SCHOLARS FORUM, Nigeria na-akpọku ndị odee nwere ederede e nyochere ma dezie nke ọma n’ihe gbasara Igbo na ndị ya, ka ha wete ha ka e bipụtara ha n’Ekwe Jọnal.. Anyị na-anabata ederede na atụmaatụ ọbụla metutere ọdịmma ndị mmadụ, asụsụ, ekpemekpe, agụmakwụkwọ, mgbaragwụ na mkpakwụkwọ, Akụkọntọala, Akụnaụba, Mmekọrịta mmadụ na ibe ya, Omenala, Nkanaụzụ, Mmekọrịta azụmahịa, Ọchịchị, Gburugburu, dgz. Zite akwụkwọ gị dịka akpaozi ntado nke ikuku site n’akara ozi ikuku a: igboscholarsforum@yahoo.com maọbụ i bipụta ya n’akwụkwọ ụzọ abụọ ma zigara ya otu onye n’ime ndị nhazi Jọnal a.Ụdị nrụakaebe ihe ndị e legere anya n’ide ederede anyị ga-anabata bụ MLA agba nke asaa. Jọnal a bu n’obi ịdị na-ewepụta akaọrụ ya kwa. Onukwube Alex . A. Anedo Onyenhazi IGBO SCHOLARS FORUM NIGERIA Department of African & Asian Studies, Nnamdi Azikiwe University Awka, Anambra State – Nigeria Phone: +2348037859249, 08149225739 e-mail:igboscholarsforum@yahoo.com; web: http://wwwigboscholarsforum.com.ng Vol.12; No.2 July, 2019 ISSN: 2476-8448 Printed by: Besing Books Multipurpose Publications No. 9 Wisdom Avenue, Suleja, Niger State 08060850177 ISSN: 2476-8448 NSIRI N’OCHE NHAZI Ekwe Jọnal bụ otu n’akaọrụ ndị Igbo Scholars Forum nke malitere site n’obi ịnụ ọkụ iji chịkọlata ụmụaka Igbo gụrụ akwụkwọ ka ha wee nwee ike ịmalite chewe echichi dịka ndị Igbo site n’idepụta akwụkwọ, na-ezukọ ma na-enwe ọgbakọ. N’eziokwu, ọ bụ Dr. Onukwube Alexander Alfred Anedo malitere Igbo Scholars Forum nke bidoro mgbe ha wepụtere akwụkwọ ha dere maka nna ọkpụtọrọ ọkpụ nke otu a bụ Prof. Obed Muojekwu Anizoba (Ozonwa),ka ọnwa Disemba nke afọ 2012 dị mkpụrụ ụbọchị iri na ise. Iji kwanyere ya ugwu. N’afọ ọma ya, Prof O. M. Anizoba kweere ha ọnya ikuku, http://www.igboscholarsforum.com.ng ebe ha ga-esi na-agwa ụwa ndị ndị Igbo bụ, ihe gbasara ndụ ha na ihe ha kwenyere na ya.. Jọnal ndị ọzọ nke ndị otu a chọrọ isi na ha na-eche Igbo n’ihu ndị ụwa bụ Ideal Journal na Igbscholars Journal. Onukwube A. A. Anedo, Ph.D. Ndị ndụmọdụ: Dr. Mrs. Lizzy Anizoba Department of English and Litrature, Paul University, Awka – Nigeria 2. Prof. Sam Uzochukwu Department of Linguistics, African & Asian Studies, University of Lagos Nigeria 3. Prof B. Okolo Department of Languages & Linguistics, University of Benin, Edo State, Nigeria 4. Prof. Paul Ikechukwu Oguguo Department of Philosophy, faculty of Arts, Nnamdi Azikiwe University, Awka, Nigeria 5. Dr. Mrs. Evelyn Ezinwanne Mbah Department of Linguistics,...
Read MoreIgboscholars International OF IGBO SCHOLARS FORUM, NIGERIA Vol.12, No.1, July, 2019
Igboscholars International OF IGBO SCHOLARS FORUM, NIGERIA Published by: ©Igbo Scholars Forum Nigeria All rights reserved. No part of this publication may be reproduced, stored in a retrieval system, or transmitted in any form or by any means, electronic, mechanical, photocopying, recording or otherwise without the prior permission of the copyright owners. Printed by: Eunique Press and Computers No.5 Ogechukwu Street Awka Anambra State Editor: Onukwube Alex Alfred Anedo +2348037859249; +2348149225739 CALL FOR PAPERS IGBOSCHOLARS JOURNAL OF IGBO SCHOLARS FORUM Nigeria calls for well researched papers from authors in areas that borders on Igbo in relation to other people’s cultures. We welcome articles or proposals from all perspectives and on all subjects pertaining to Igbo, Igbo/African people’s and others’ relations on Public policy, Language, Religion, Philosophy, Education, Medicine, History, Economy, Sociology, Culture, Engineering, Business relations, Comparative politics, strategy and environment, etc. Submit manuscripts as e-mail attachment to the Editorial Office at: igboscholarsforum@yahoo.com or send two hard copies of your papers to any of the editors. Referencing style is MLA or APA. The Journal wishes to publish the results of her researches annually. Onukwube Alex A. Anedo Editor IGBO SCHOLARS FORUM NIGERIA Department of African & Asian Studies, Nnamdi Azikiwe University Awka, Anambra State – Nigeria Phone:+2348037859249,+2348149225739 e-mail:igboscholarsforum@yahoo.com; web: http://wwwigboscholarsforum.com.ng Vol.12. No.1 July, 2019 ISSN: 2476-843x FROM EDITORIAL DESK Igboscholars International Journal is one of the brain children of Igbo Scholars Forum born out of the zeal to get the young Igbo scholars together so as to start thinking like Igbo sons and daughters through paper publications, meetings and symposia. As a matter of fact, Igbo Scholars Forum was founded by Dr. Onukwube Alexander Alfred Anedo and born at the launching of a festschrift in honour of their life patron, Prof. Obed Muojekwu Anizoba (Ozonwa) on the 15th day of December, 2012. In his kind gesture, Prof O. M. Anizoba therefore established a website http://www.igboscholarsforum.com.ng for them to use in telling the world who the Igbo people are, about their life, what they believe in and their relationship with people and other cultures of the world outside theirs. Other journal outlets through which this Forum wants to let Igbo people and their culture out to the world are Ideal International Journal and Ekwe International Journal which is solely written only in Igbo language. Onukwube A. A. Anedo, Ph.D. Disclaimer of Warranties In no event shall Journals of Igbo Scholars Forum, Nigeria be liable for any special, incidental, indirect, or consequential damages of any kind arising out of or in connection with the use of the articles or other material derived from the JISFN, whether or not advised of the possibility of damage, and on any theory of liability. This publication is provided “as is” without warranty of any kind, either expressed or implied, including, but not limited to, the implied warranties of merchantability, fitness for a particular purpose, or non-infringement. Descriptions of, or references to, products or publications does not imply endorsement of that product or publication. While every effort is made by Journals of Igbo Scholars Forum, Nigeria to see that no inaccurate or misleading data, opinion or statements appear in this publication, they wish to make it clear that the...
Read MoreÉKWÉ JỌNAL NKE NDỊ IGBO SCHOLARS FORUM, NIGERIA. Volume 11; No 1, March, 2019
ÉKWÉ JỌNAL Ọkwa ideta akwụkwọ Ékwe Jọnal nke ndị IGBO SCHOLARS FORUM, Nigeria na-akpọku ndị odee nwere ederede e nyochere ma dezie nke ọma n’ihe gbasara Igbo na ndị ya, ka ha wete ha ka e bipụtara ha n’Ekwe Jọnal.. Anyị na-anabata ederede na atụmaatụ ọbụla metutere ọdịmma ndị mmadụ, asụsụ, ekpemekpe, agụmakwụkwọ, mgbaragwụ na mkpakwụkwọ, Akụkọntọala, Akụnaụba, Mmekọrịta mmadụ na ibe ya, Omenala, Nkanaụzụ, Mmekọrịta azụmahịa, Ọchịchị, Gburugburu, dgz. Zite akwụkwọ gị dịka akpaozi ntado nke ikuku site n’akara ozi ikuku a: igboscholarsforum@yahoo.com maọbụ i bipụta ya n’akwụkwọ ụzọ abụọ ma zigara ya otu onye n’ime ndị nhazi Jọnal a.Ụdị nrụakaebe ihe ndị e legere anya n’ide ederede anyị ga-anabata bụ MLA agba nke asaa. Jọnal a bu n’obi ịdị na-ewepụta akaọrụ ya kwa. Onukwube Alex . A. Anedo Onyenhazi IGBO SCHOLARS FORUM NIGERIA Department of African & Asian Studies, Nnamdi Azikiwe University Awka, Anambra State – Nigeria Phone: +2348037859249, 08149225739 e-mail:igboscholarsforum@yahoo.com; web: http://wwwigboscholarsforum.com.ng Vol.11; No.1 March, 2019. ISSN: 2476-8448 Printed by: Besing Books Multipurpose Publications No. 9 Wisdom Avenue, Suleja, Niger State 08060850177 ISSN: 2476-8448 NSIRI N’OCHE NHAZI Ekwe Jọnal bụ otu n’akaọrụ ndị Igbo Scholars Forum nke malitere site n’obi ịnụ ọkụ iji chịkọlata ụmụaka Igbo gụrụ akwụkwọ ka ha wee nwee ike ịmalite chewe echichi dịka ndị Igbo site n’idepụta akwụkwọ, na-ezukọ ma na-enwe ọgbakọ. N’eziokwu, ọ bụ Dr. Onukwube Alexander Alfred Anedo malitere Igbo Scholars Forum nke bidoro mgbe ya na ndị otu ya wepụtere akwụkwọ ha dere maka nna ọkpụtọrọ ọkpụ nke otu a bụ Prof. Obed Muojekwu Anizoba (Ozonwa),ka ọnwa Disemba nke afọ 2012 dị mkpụrụ ụbọchị iri na ise. Iji kwanyere ya ugwu. N’afọ ọma ya, Prof O. M. Anizoba kwere ha ọnya ikuku, http://www.igboscholarsforum.com.ng ebe ha ga-esi na-agwa ụwa ndị ndị Igbo bụ, ihe gbasara ndụ ha na ihe ha kwenyere na ya.. Jọnal ndị ọzọ nke ndị otu a chọrọ isi na ha na-eche Igbo n’ihu ndị ụwa bụ Ideal Journal na Igbscholars Journal. Onukwube A. A. Anedo, Ph.D. Ndị ndụmọdụ: Dr. Mrs. Lizzy Anizoba Department of English and Litrature, Paul University, Awka – Nigeria 2. Prof. Sam Uzochukwu Department of Linguistics, African & Asian Studies, University of Lagos Nigeria 3. Prof B. Okolo Department of Languages & Linguistics, University of Benin, Edo State, Nigeria 4. Prof. Paul Ikechukwu Oguguo Department of Philosophy, faculty of Arts, Nnamdi Azikiwe University, Awka, Nigeria 5. Dr. Mrs. Evelyn Ezinwanne Mbah Department of Linguistics, Igbo & Other Nigerian languages, Faculty of Arts, University of Nigeria, Nsukka, Nigeria 6. Dr. Lucy Mgbemgasha Apakama Department of Nigerian Languages, Alvan Ikoku Federal College of Education, Owerri, Imo State, Nigeria (c) Igboscholarsforum 2019 Ndị so n’Otu ndị Nhazi Onukwube Alex Alfred Anedo (Onyeisi Oche) Ph.D. (African Culture & Civilization); M. A. (African Culture & Civilization); M.Phil. (Chinese Culture & Anthropology); B.A.Ed. (Ed/Igbo/Linguistics); N.C.E. (Igbo/Religion); Diploma in Chinese Studies. Senior Lecturer, Nnamdi Azikiwe Umniversity, Awka; Visiting Senior Lecturer, Department of Linguistics, Igbo & Other Nigerian languages, University of Nigeria, Nsukka, Nigeria Rev. Bro. Charles Ogbuchukwu Okeke Ph.D; M.A. (ATR), B.D (Theo); B.Phil, PGDE, Dipl (Italian & French), Head of Department, Relious Studies, Nwafor Orizu College of Education, Nsugbe, Anambra State, Nigeria, Enyinnia Samuel Ikokwu Ph.D, M.A; B.A. PGDE.(JOS). Specialist in Igbo Literature & Stylistics Department of Linguistice, Igbo & Other Nigerian languages, University of Nigeria, Nsukka, Nigeria ...
Read MoreÉKWÉ JỌNAL NKE NDỊ IGBO SCHOLARS FORUM, NIGERIA Volume 12; No 1, April, 2019
Onyenhazi: Onukwube Alex Alfred Anedo +2348037859249; +2348149225739 ÉKWÉ JỌNAL Ọkwa ideta akwụkwọ Ékwe Jọnal nke ndị IGBO SCHOLARS FORUM, Nigeria na-akpọku ndị odee nwere ederede e nyochere ma dezie nke ọma n’ihe gbasara Igbo na ndị ya, ka ha wete ha ka e bipụtara ha n’Ekwe Jọnal.. Anyị na-anabata ederede na atụmaatụ ọbụla metutere ọdịmma ndị mmadụ, asụsụ, ekpemekpe, agụmakwụkwọ, mgbaragwụ na mkpakwụkwọ, Akụkọntọala, Akụnaụba, Mmekọrịta mmadụ na ibe ya, Omenala, Nkanaụzụ, Mmekọrịta azụmahịa, Ọchịchị, Gburugburu, dgz. Zite akwụkwọ gị dịka akpaozi ntado nke ikuku site n’akara ozi ikuku a: igboscholarsforum@yahoo.com maọbụ i bipụta ya n’akwụkwọ ụzọ abụọ ma zigara ya otu onye n’ime ndị nhazi Jọnal a.Ụdị nrụakaebe ihe ndị e legere anya n’ide ederede anyị ga-anabata bụ MLA agba nke asaa. Jọnal a bu n’obi ịdị na-ewepụta akaọrụ ya kwa. Onukwube Alex . A. Anedo Onyenhazi IGBO SCHOLARS FORUM NIGERIA Department of African & Asian Studies, Nnamdi Azikiwe University Awka, Anambra State – Nigeria ...
Read MoreIji Asụsụ Ọdịnala Akụzi Ihe Ọmụmụ Niile n’Ụlọakwụkwọ Sekọndịrị Nta na Steeti Ebọnyị Nneka Justina Eze Department of Arts and Social Science Education Ebonyi State University, Abakaliki – Nigeria 08039555509/ nnekaeze44@gmail.com Nwakego Nwigwe Department of Arts and Social Science Education Ebonyi State University, Abakaliki – Nigeria Na Fabian Uchenna Ude Department of Arts Education University of Nigeria, Nsukka – Nigeria Ụmịedemede Asụsụ ọdịnaala bụ asụsụ mmiri ara nne nke ndị ọbụla dịka o metụtara obodo ha. Asụsụ ọdịnaala bụ ọdịbennaa, a mụnyere nwata ọbụla na ya. Mkpa asụsụ ọdịnaala dị n’ihe ọmụmụ n’ụlọakwụkwọ sekọndịrị nta. Nka nchọcha e ji mee ihe ọmụmụ a bụ nke nchọpụta ndịnakụkụ. O nwere mbunuche atọ na ajụjụ nchọcha atọ. Ụmụakwụkwọ e ji mee ihe ọmụmụ a bụ...
Read More