ÉKWÉ JỌNAL NKE NDỊ IGBO SCHOLARS FORUM, NIGERIA Vol. 4. No. 2, September, 2017

Posted by on Aug 30, 2017 in publications | 0 comments

NDỊNAYA na ndị ODEE                                         

1. Ọnọdụ Agụmagụ na Usoro Nzimoozi Ya Maka Asụsụ na Mmepe Obodo.       Ikeokwu, Enyinnaya Samuel.       Department of Linguistics, Igbo and Other Nigerian Languages, University of Nigeria, Nsukka

2.Mmemụbara n’Igbo 

Evelyn E. Mbah, Ogbonna N Anyanwu*,                        Department of Linguistics, Igbo and Other Nigerian Languages University of Nigeria, Nsukka.

George O. Iloene na Angela Asadu                                 *Department of Linguistics and Nigerian Languages, University of Uyo.  

3. Inyocha Abụ Ekere Udummiri na Ọkọchị: Etu  Ha Si Metuta mmụta.   Stella Ogechukwu Agwuna.   Ngalaba Asụsụ Igbo na asụsụ Naịjirịa ndị ọzọ Nwafor Orizu koleeji Keedukeshọn, Nsugbe.

4. Mmekọrịta Jenda, Nzọkọta na Ikikere Ọchịchị: Mpụtara Ndịna Nkọkịrịkọ Igbo nke Nne Mgbaafọ na Nne Inyang Ọlụgụ.  Ikeokwu, Enyinnaya Samuel.    Ngalaba Lingwistiiks, Igbo na Asụsụ Naịjirịa Ndị Ọzọ,MahadumNaịjirịa, Nsụka.                                              Ezebube,Chinedu.  Ngalaba Lingwistiiks, Igbo na Asụsụ Naịjirịa Ndị Ọzọ,  Mahadum Naịjirịa, Nsụka. 

5. Ntinye ụdangwe dika usoro ndozi hiatus.               Evelyn Mbah, George Iloene Na Nkechi Ukaegbu. Department of Linguistics, Igbo and Other Nigerian Languages University of Nigeria Nsukka. 

6. Nsogbu Ụmụakwụkwọ Na-enwe N’ide Edemede Leta N’Igbo N’ule Sinịọ Sekọndịrị.      Onwuka, Gloria T. (Ph.D).  Ngalaba Mmụta Nka, Mahadum Naịjirịa, Nsuka.

7. Agụmagụ ọnụ ọdịnaala dịka akọrọngwa iduuazị: ileba anya n’agụmagụ ndị a họọrọ.    Ifeka, O. R. PhD. Department of Igbo Language, Chukwuemeka Odumegwu Ojukwu University, Igbariam Campus.     

8. Iji Asụsụ, Agụmagụ na Omenaala Kwalite Udo na Adịmnotu n’Ọgbọ Globalaịzeshọn dịka E Zipụtara n’Iduuazị Igbo Abụọ.         Nsolibe, Obiageli Theresa (PhD).  Ngalaba Lịngwistiks na Igbo, Mahadum Chukwuemeka Odumegwu Ojukwu Kampus Igbariam.

9.  Nnwemagba Asụsụ Nye Echiche na Nsitihụ Asụsụ Igbo.    Patrick Umezi.                                                   Department of Igbo, African and Asian Studies, Nnamdi Azikiwe University, Awka.                                                                                                                                       10. Nzipụta Ndịna N’Abụ A Họọrọ Dị N’uche Bụ.         Afa.       Ifeka, O. R. (PhD).     Department of Igbo Language, Chukwuemeka Odumegwu Ojukwu University, Igbariam Campus.

 

11. ÀKPỌ́ḾÓNWĒÁSỊ̀NÀ ḾGBÁKỤ̀TÁÁZỤ́: Ọ́RỊ́ÁJÍ ÁSỤ̀SỤ̀ NÀ ÒMÉNÀLÁ ÌGBÒ.     George E. Ọnwụdiwe, PhD.     Ngalaba Amụmamụ Afrịka na Eshia Mahadum Nnamdị Azịkiwe, Ọka.

 

12. Ntụcha Okwu Njirimee dka O si Metuta Okwu Nne Gwara Nwa Ya na-aga be Di Ọhụụ. Ibeh, Florence Uju.   Ngalaba Amụmamụ Igbo, Afrịka na Eshia, Fakọlti nke Aatị Mahadum Nnamdị Azikiwe, Ọka.

13. Mbịakọta Asụsụ Hausa na Igbo na Nsụ na mpaghara Abuja, Naịjirịa.     Crescentia Ugwuona.   Ngalaba Lingwistiiks, Igbo na Asụsụ Naijiria Ndị Ọzọ.

Leave a Reply